WAEC 2022 Igbo, Hausa & Yoruba questions and answers

IGBO OBJ
1-10: ABBDBBBDCD
11-20: DACDCAADBC
21-30: BCDAAADAAB
31-40: ADBBCBBCCA
41-50: DDCBBCBDAB
51-60:DBBBDBDDBB

===================================

YORUBA OBJ
1-10: BDAACBDCAB
11-20: ACDBDDCBBA
21-30: DACBBABCBD
31-40: BABCCBAB-B
41-50: BCBCAACBDA
51-60: BDCBDADBBD.


HAUSA OBJ
1-10: ABAADBBACB
11-20: BBDDADDADD
21-30: BDBABCDBDB
31-40: BDADADDDCD
41-50: BCAADCABCB
51-60: CCAADDACBB


IGBO

(1b) Ọnwu na-egbu nwa nkịta, anaghị ekwe ya anụ isi nsị

Ndị Igbo na-ekwu na, “onye bu mmadụ ụzọ sibe nri na-aka ya enwe nkpọnkpọ ite”. Nkea bụ okwu Ichie Izejịọha kpụ n’ọnụ, n’ime ọgbakọ ndị Ichie, n’obodo Nwaboluche, maka ikpe gbasara otu ọmalịcha nwa agbọghọbia a na-akpọ Nchedo. Ndi nze na ọzọ nile, nakwa ụmụada pụtara n’ama obodo, maka ikpe ụmụ okorobịa dị iche iche kpesara Eze na-achị obodo Nwabọluche.

Nchedo bụ nwa agbọghọ, ejiri maka ya wee kpọọ ya bụ ikpe. Ụmụ Okorobịa asaa n’obodo Nwabọluche, gbakọrọ aka wee jee na nke Igwe kpesara ya ka Nchedo siri wee ghọlia ha nile, ma kwee ha nkwa n’iche n’iche, na ọ ga alụ ha. Ihe wutere ụmụ okorobịa ndị mere ha jiri wee gaa na nke Igwe bụ na, omego afọ abụọ Nchedo jiri wee na ayịkọ ha nile, na anara ha ego maka ihe dị iche ịche, ma na ekwekwa ha nkwa na ha ga alụ ya. Ọ ruola afọ abụọ tupu ụmụ okorobịa asaa ndia, were chọpụta aghụghọ Nchedo na-agho ha. Iwe juputara ha obi mgbe ha chọpụtara, ha nile wee kgbakoo ọnụ jee kọsárá Igwe obodo ihe ha gabi gara n’aka nwa agbọghọ a bụ Nchedo.

 

Igwe obodo kàrà íkpè a n’ama Nwabọluche, ndị Ichịe na-kwa ụmụada ka Igwe tinyere ya bụ ikpe n’aka. A kpọpụtara Nchedo n’ama jụọ ya ajụjụ gbasara ikpe ụmụ okorobịa butere gbasara ya. Nchedo mechiri anya ya wee kpọọ ụmụ okorobịa ndị a aha n’otu n’otu, wee si ha na bụ ndị nzuzu, ya mere ọ jírí wee ghọlia ha. Ndi ụmụ ada gwara Nchedo ka oyoo ụmụ okorobịa ahụ mgbaghara, mana kọ osina dị, obi Nchedo mere mkpọchi, ọ geghị onye ọ bụla ntị. Ndị ichie were iwe nke ukwuu, ha jikọrọ aka ọnụ wee mapụ Nchedo n’obodo, maka ha kwekọrịtara n’ụdị àgwà nwa agbọghọ ahụ bụ Nchedo kpara, ga akuziri ụmụ agbọghọ na’etolite etolite ajọ ihe.

Ngwa ngwa Nchedo nụrụ nke a, ọ dara na ala n’ayịyọ, mana oge agaala mgbe ọ na-eme nke a, maka na ụmụ ada gbakọtara azụ, were azịza na abụ nkọcha wee chụpụ ya n’obodo. Ka nkea na-eme, otu agadi nwanyị bụ onye isi ụmụada tìrì mkpu n’oke olu wee si, “ọnwu na-egbu nwa nkịta, anaghị ekwe ya anụ isi nsị”.

 


(3a)
(i) Udaume
(ii) Myiriudaume
(iii) Mgbochiume/Udaume nkejiokwu

(3b)
(i) Odumodu –> O|du|mo|du| = Nkeji ano
(ii) Nwata –> nwa|ta| = Nkeji abuo
(iii) Mpataka –> m|pa|ta|ka| = Nkeji ano
(iv) Uzoije –> u|zo|i|je| = Nkeji ano
(v) Nzuko –> n|zu|ko| = Nkeji ato
(vi) Egbe –> e|gbe| = Nkeji abuo
(vii) Umenta –> u|me|n|ta = Nkeji ano
(viii) Mmemme –> m|me|m|me| = Nkeji ano
(ix) Ji –> |ji| = otu nkeji
(x) Akwukwo –> a|kwu|kwo| = Nkeji ato
(xi) Chioma bu nwanne m –> Chi|o|ma|bu|nwa|n|ne|m = Nkeji asato
(xii) Anyi riri nri –> a|nyi|ri|ri|n|ri = Nkeji isii.


(5a)

Nkebiokwu bu usorookwu nwere nghota ma o nweghi ngwaa. O bukwu mkpuruokwu abuo ma o bu ato no n’usoro na enweghi ngwaa di ka nwoke a, mu na gi dgz.

 

(5bi)

Kembuuzo: Nke a na-abu mbuuzo nke aha na-eso.

Omumaatu:

(i) Nna ya bi n’Aba.

(ii) Ha no n’oriri.

(iii) Azu na-ebe na mmiri.

 

(5bii)

Kemfinitiv: Nke a na-abu mfinitiv nke mkpoaha na-esote.

Omumaatu:

(i) Izu ohi joro njo.

(ii) Anyi akwusila ife arusi.

(iii) A maara Akwaete maka ikwe akwa.


(7ai)
Udi mmetuta obi okpoabu nwere mgbe o na-agu egwu a bu:
Obi ya bu Polina polina ma buru kwa so aṅuri.

(7aii)
Ihe ano okpoabu kporo aha a muru n’abu a bu:
(i) Nwa nwoke
(ii) Taksi.
(iii) Nwa nwaanyi.
(iv) akpa ego

(7b)
(i) Ozo na ekpu kpuru gedee.
(ii) Nchi na aga kpuru gedee.
(iii) Ugo na efe kpuru gedee.
(iv) Mbe na-agho aghugho
(v) Ufu n’ezu ori.


(11)

Answers loading…..


YORUBA

3c irisi ete~ Ete ari roboto nigba tiaba pe (o,on,u,un) tabi pęręsę nigba tiaba pe awon faweli (a,e,I,an,en,in)

3b giga ahon si aja enu; bi iwaju ahon ba gbera lo kan aja enu,aoma pe faweli iwaju (I,e,a,u,o,e} bi o ba sije pe eyin ahon logbera gan~an faweli eyin ni aoma pe (o,o,u,on,un} aarin ahon ni faweli aarin (an,a}

3a ipo Afase…. bi afase ba Faye sile fun eemi ti n bo lati odo ikun lati gba imu ati enu, iro ti aope yoo je aranmupe (un,in,en,on,an) biobaje enu nikan ni eemi ngba iro faweli airanmupe ni aope bi (I,e,a,u,o,e)

(3)


(5)


(7)

 

Answers loading…..


HAUSA

(8)


(12)


(13)


COMBINED HAUSA ANSWER VERSION

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *